Skip to content
الإسلام - نبذة موجزة عن الإسلام (مشتملة على الأدلة)

الإسلام - نبذة موجزة عن الإسلام (مشتملة على الأدلة)

Okpukpe Islam Nchịkọta dị nkenke banyere Islam dị ka o si dị na Qur'an Dị Ebube nakwa Sunnah nke Onye Amụma Nke a bụ akwụkwọ dị mkpa nke nwere nkọwa nkenke banyere okpukpe Islam, nke na-akọwa ntọala ya ndị kachasị mkpa, ozizi ya, nakwa ịdị mma ya site n'isi mmalite ya mbụ, nke bụ́ Qur'an dị Nsọ nakwa Sunnah nke Onye Amụma. Akwụkwọ a bụ nke e wepụtara maka mmadụ nile ruru ogo ibu ọrụ, ma ndị Alakụba ma ndị na-abụghị ndị Alakụba, n'asụsụ ha dị iche iche, n'oge nile nakwa n'ebe nile, n'agbanyeghị ụdị ọnọdụ ọ bụla. ​(Nnomi nke nwere n'ime ya ihe akaebe sitere na Qur'an Dị Ebube na Sunnah Onye…

0%
Font size