Skip to content
الإسلام دين رب العالمين

الإسلام دين رب العالمين

N'aha Chineke, Onye ebere n'ụzọ niile, Onye ebere n'ụzọ pụrụ iche. Islam bụ okpukpe nke Onyenwe ụwa niile. Ònye bụ Onyenwe gị? Nke a bụ ajụjụ kachasị ukwuu n'ịdị adị; ọ bụkwa ajụjụ kachasị dị mkpa nke mmadụ kwesịrị ịma azịza ya. Onyenwe anyị, Ọ bụ Ya bụ Onye kere eluigwe na ala, wee zidata mmiri site n'eluigwe, ma were ya mee ka mkpụrụ osisi nakwa osisi si n'ala pụta dị ka ihe oriri maka anyị, na maka anụmanụ ndị anyị na-eri. ​Ọ bụ Ya kere anyị ma kee ndị nna anyị, keekwa ihe niile. Ọ bụ Ya mere abalị nakwa ehihie, Ọ bụkwa Ya mere abalị ka ọ bụrụ oge maka ihi ụra na izu ike, nakwa ehihie ka ọ…

Language: lang_ig
Prepared by:
Version: 1.1

These files are generated automatically from the book's text; their layout may differ from the printed edition.

0%
Font size