Skip to content
Otu esi ekpe ekpere, n'obere vidiyo

Otu esi ekpe ekpere, n'obere vidiyo

Ngosipụta omume nkenke gbasara otu esi ekpe ekpere ka anyị wee fee Chineke n'ezi nghọta na ka ekpere anyị wee zuo oke n'ogidi na iwu ya niile. Ụzọ e si ekpe ekpere Ọ bụrụ na anyị chọrọ ikpe ekpere, ọ dị mkpa ka anyị sachaa onwe anyị pụọ n'ọnọdụ adịghị ọcha nke nta na ọnọdụ adịghị ọcha nke ukwu. Anyị na-ekpe ekpere n'uwe dị ọcha nke na-ekpuchi ebe nzuzo anyị. Na ahụ anyị na ebe anyị na-ekpe ekpere ga-adịrịrị ọcha pụọ n'ihe ruru unyi. Anyị na-eche ihu na Qiblah. Ọ dịkwa mma ikpe ekpere chere ihu na Sutrah.

Language: lang_ig
Prepared by:
Version: 2.0

These files are generated automatically from the book's text; their layout may differ from the printed edition.

0%
Font size