Iwu Ndị Dị Maka Ibu Ọrụ Nke Hajj Na Umrah:
- التصنيف الشرعي
- الفقهالحج والعمرةوجوب الحج والعمرة وحكم تاركهما
- الموضوعات
- الحج والعمرةشروط وجوب الحج والعمرة
نص الموضوع
1- الإسلام 2- العقل 3- البلوغ 4- الحرية 5- الاستطاعة وتزيد المرأة شرطًا سادسًا؛ وهو وجود المَحرَم الذي يسافر معها لأدائه، لأنه لا يجوز لها السفر لحج ولا لغيره بدون محرم، لقوله ﷺ: «لَا تُسَافِرُ الْمَرْأَةُ إِلَّا مَعَ ذِي مَحْرَمٍ، وَلَا يَدْخُلُ عَلَيْهَا رَجُلٌ إِلَّا وَمَعَهَا مَحْرَمٌ» [1]. ومَحرم المرأة هو: زوجها، أو من يحرم عليه نكاحها تحريمًا مؤبدًا؛ بنسب؛ كأخيها وأبيها وعمها وابن أخيها وخالها، أو بسبب مباح؛كأخ من رضاع، أو بمصاهرة؛ كزوج أمها وابن زوجها. والاستطاعة: هي: القدرة المادية والجسمية، بأن يُمكِنُه الركوب ويتحمل السفر، ويجد من المال بُلْغَتَه التي تكفيه ذهابًا وإيابًا، وأيضًا يجد ما يكفي أولاده ومن تلزمه نفقتهم إلى أن يعود إليهم. ويكون طريق الحج آمنًا على نفسه وماله. ومن كان قادرًا بماله دون جسمه، بأن كان كبيرًا هرمًا أو مريضًا مرضًا مزمنًا لا يُرجى برؤه؛ لزمه أن يقيم من يحج عنه ويعتمر. ويشترط فيمن تصح نيابته في الحج والعمرة شرطان: 1- أن يكون ممن يصح أداؤه لفريضة الحج، وهو المسلم البالغ العاقل. 2- أن يكون قد حج عن نفسه حجة الإسلام.
أخرجه البخاري برقم (1862)، ومسلم برقم (1341).
Iwu Ndị Dị Maka Ibu Ọrụ Nke Hajj Na Umrah:
- Okpukperechi nke Islam.
- Ezi uche.
- Iru afọ ntozu
- Nnwere onwe
- Inwe ike
A na-agbakwunyekwara nwanyị iwu nke isii; nke bụ inwe mahram onye ga-eso ya gaa njem iji mezuo ya,
N'ihi na amachibidoro ya ime njem maka Hajj ma ọ bụ maka ihe ọzọ na-enweghị mahram,
Maka okwu ya (udo na ngọzi Chineke dịrị ya)ﷺ sị:
""Nwaanyị agaghị eme njem ma ọ bụghị na ya na onye mahram nọ, nwoke agaghịkwa abanye n'ebe ọ nọ ma ọ bụghị na onye mahram nọnyere ya"" [56].
[10] Al-Bukhari dekọtara ya n'ọnụọgụgụ (142), na Muslim n'ọnụọgụgụ (122).
Ma mahram nwaanyị bụ: di ya, ma ọ bụ onye amachibidoro ya ịlụ ya n'ụzọ ebighị ebi;
Site n'ọbara; dị ka nwanne ya nwoke, na nna ya, na nwanne nna ya, na nwa nwanne ya nwoke, nakwa nwanne nne ya,
Ma ọ bụ n'ihi ihe iwu kwadoro; dị ka nwanne nwoke site n'ịṅụ otu ara, ma ọ bụ site n'alụmdi na nwunye; dị ka di nne ya na nwa nwoke di ya.
Na inwe ikike: ọ bụ: inwe ike n'ihe gbasara akụ na ụba na anụ ahụ, nke mere na o nwere ike ịgba ụgbọ ma die njem ahụ, yana inweta ego ga-ezuru ya maka ịga na ịlọta,
Ọzọkwa, ọ ga-enweta ihe ga-ezuru ụmụ ya na ndị nlekọta ha dịịrị ya n'iwu, ruo mgbe ọ ga-alaghachikwuru ha.
Na ụzọ Hajj ga-abụ nke nwere nchekwa maka ndụ ya na akụ̀ na ụba ya.
Ma onye ọ bụla nwere ike site n'ego ya mana o nweghị ike n'ahụ ya, dị ka ịbụ agadi na-enweghịzi ike ma ọ bụ ịrịa ọrịa na-adịghị ala ala nke a na-enweghị olileanya ịgwọta ya; ọ bụ iwu na ọ ga-ahọpụta onye ga-eme Hajj na Umrah n'ọnọdụ ya.
A chọkwara iwu abụọ maka onye nnọchi anya ya ziri ezi na njem Hajj na Umrah:
- Ịbụ onye ịrụ iwu Hajj ya ziri ezi, onye bụ onye Alakụba, onye tolitere, nakwa onye nwere uche zuru oke.
- Na ọ rụrụla Hajj nke Islam maka onwe ya.