Skip to content

نص الموضوع

1- الإسلام، فلا يصح من الكافر. 2- البلوغ، فلا يجب على الصغير، ويصح الصوم من الصغير المميز، ويكون في حقه نافلة. 3- العقل، فلا يجب الصوم على المجنون، ولا يصح منه؛ لعدم النية. 4- القدرة عليه، فلا يجب على المريض الذي يعجز عنه، ولا على المسافر، ويقضيانه حال زوال العذر: المرض والسفر. ويشترط لصحته من المرأة: انقطاع دم الحيض والنفاس. يثبت دخول شهر رمضان بأحد أمرين، هما: أ- رؤية هلال شهر رمضان، لقوله ﷺ: «صُومُوا لِرُؤْيَتِهِ، وَأفْطِرُوا لِرُؤْيَتِهِ» [1]. ب- إكمال شهر شعبان ثلاثين يومًا، وذلك إذا لم يُرَ هلال رمضان، أو حَالَ دون رؤيته غيم أو غبار أو نحو ذلك، لقوله ﷺ: «فَإِنْ غُمَّ عَلَيْكُمْ؛ فَأَكْمِلُوا عِدَّةَ شَعْبَانَ ثَلاثِينَ يَوْمًا» [2].

أخرجه البخاري برقم (1810)، ومسلم برقم (1086).

أخرجه البخاري برقم (1909).

Iwu Ndị Dị Maka Ịbụ Iwu Ibu Ọnụ Ramadan:

  1. Islam, ya mere ọ naghị adị irè site n'aka onye na-agọnahụ Chineke.
  2. Iru ogo, ya mere ọ bụghị iwu n'ahụ nwatakịrị,

Ibu ọnụ na-abụ ihe ziri ezi site n'aka obere nwata nwere nghọta, ọ na-abụkwa ihe ofufo (Nafilah) maka ya.

  1. Inwe uche zuru oke, ya mere ibu ọnụ abụghị iwu maka onye ara, ọ naghịkwa adị ire n'aka ya; n'ihi enweghị ebumnobi.
  2. Inwe ike ime ya,

Ya mere, ọ bụghị iwu dịịrị onye ọrịa nke na-enweghị ike ime ya,

Ma ọ dịghịrị onye njem,

Ma ha abụọ ga-akwụghachi ya n'oge mwepụ/ngwụcha nke ihe ngọpụ ahụ: ọrịa na njem.

A chọkwara maka izi ezi ya n'aka nwanyị: nkwụsị nke ọbara ịhụ nsọ na ọbara ọmụgwọ.

A na-amata ịbata ọnwa Ramadan site n'otu n'ime ihe abụọ, ha bụ:

A- Ịhụ ọnwa ọhụrụ nke Ramadan,

Maka okwu ya (udo na ngọzi Chineke dịrị ya)ﷺ sị:

​«Buonụ ọnụ mgbe unu hụrụ ya, ma kwụsịnụ ibu ọnụ mgbe unu hụrụ ya»[48].

[10] Al-Bukhari dekọtara ya n'ọnụọgụgụ (142), na Muslim n'ọnụọgụgụ (122).

B- Ịmezu ọnwa Sha'ban ka ọ bụrụ ụbọchị iri atọ, nke ahụ na-abụkwa ma ọ bụrụ na ahụghị ọnwa ọhụrụ nke Ramadan, ma ọ bụ na igwe ojii, uzuzu, ma ọ bụ ihe yiri nke ahụ egbochie ịhụ ya; n'ihi okwu ya ﷺ:

«Ọ bụrụ na e kpuchie ya n'anya unu; mezuonụ ọnụ ọgụgụ Sha'ban ka ọ bụrụ ụbọchị iri atọ» [49].

[1] Albukhari dekọtara ya n'ọnụọgụgụ (8).