نص الموضوع
أ- صيام داود عليه السلام، كان يصوم يومًا ويفطر يومًا. ب- صيام شهر الله المحرم، وهو أفضل شهر يستحب صومه، وآكده: صيام يوم عاشوراء، وهو العاشر من محرم، ويصوم التاسع معه؛ لقوله ﷺ: «لَئِنْ بَقِيتُ إِلَى قَابِلٍ لَأَصُومَنَّ التَّاسِعَ» [1]. ويكفر السنة التي قبله.
أخرجه مسلم برقم (1134).
Ibu ọnụ nke afọ ofufo:
A- Ibu ọnụ Dawud (udo dịrị ya), ọ na-ebu ọnụ otu ụbọchị, ma rie nri n'ụbọchị ọzọ.
B- Ibu ọnụ n'ọnwa Allah nke Muharram, ọ bụkwa ọnwa kacha mma a kwadoro ibu ọnụ na ya, na nke a kacha mesie ike na ya bụ: ibu ọnụ n'ụbọchị Ashura, nke bụ ụbọchị nke iri nke Muharram, na ibu ọnụ n'ụbọchị nke itoolu tinyere ya; n'ihi okwu ya ﷺ:
«Ọ bụrụ na m dịrị ndụ ruo afọ na-abịa, n'ezie aga m ebu ọnụ n'ụbọchị nke itoolu» [54].
[6] Muslim dekọtara ya n'nọmba (224).
Ma ọ na-ehichapụ mmehie nke afọ bu ya ụzọ.