Skip to content

نص الموضوع

  1. Ibu ọnụ n'ụbọchị Eid al-Fitr, na ụbọchị Eid al-Adha; n'ihi na a machibidoro ya.
  2. Ibu ọnụ ụbọchị nke Tashreeq n'ime ọnwa Dhul-Hijjah,

Ewezuga maka onye na-eme Mutamatti' nakwa onye na-eme Qarin n'ime Hajj, mgbe ha na-enwetaghị anụ nchụàjà,

Ụbọchị Tashriq bụ: ụbọchị nke iri na otu, na nke iri na abụọ, nakwa nke iri na atọ nke ọnwa Dhul-Hijjah.

  1. Ụbọchị obi abụọ maka obi abụọ, nke bụ ụbọchị nke iri atọ n'ọnwa Sha'ban,

Ọ bụrụ na abalị ya bụ abalị igwe ojii ma ọ bụ uzuzu nke na-egbochi ịhụ ọnwa ọhụrụ.