Skip to content

Ibu ọnụ ndị a kpọrọ asị:

التصنيف الشرعي
الفقهالصيامأحكام الصيام

نص الموضوع

A- Iwepụta ọnwa Rajab iche maka ibu ọnụ.

B- Iwepụta naanị ụbọchị Fraịdee maka ibu ọnụ, n'ihi mmachibido iwu megide nke ahụ,

Ma ọ bụrụ na o buo ọnụ otu ụbọchị tupu ya ma ọ bụ mgbe ọ gasịrị, ọ gaghị abụzi ihe a na-akpọ asị.